The Madonna of the Streets
Mary's Rosaries

Home Page

Contact Us

Make a Payment, Methods of Payment, Refund and Exchange Policies

Rosaries
subpages:

How to Pray the Rosary
subpages:

Pictures Main Page
subpages:

Curriculum
subpages:

Website Terms of Use

License Agreement

Sitemap


The Work of God's Children

Igbo Rosary Prayers
This language is also known as Ibo.
This language is spoken in Nigeria by about 18 million people.  It is also spoken in Ghana.

See The Work of God's Children page for the illustrated version of prayers in this language.


The Sign Of The Cross / Signum Crucis
+ Na-Aha-Na, Na-Nwa, Na-Muo-Nso. Amen.

  Ekwem Na Chukwu / Apostles' Creed / Credo

(Note: Some of the Apostles' Creed versions do not seem complete. )

Ekwem Na Chukwu 
Nna onye puru ime ihie nile. 
Onye kere eligwe na ala. 
Ya na Jesu Christi out nwa ezie ya. 
Onye aturu ime ya site na ike nke Muo Nso. 
Amuo ya na Virgin Maria. 
Otaa ahuhu na oge nke Pontuis Pilate. 
Akpogbuo ya na obe, onwuo, elie ya. 
Osida na mmuo na mboci nke ato osi na ndi nwuru anwu bilite. 
Origoro na elu igwe, 
were noro na aka nri Nna. 
Onye puru ime ihie nile out ahu ka oga eji 
bia were kpee ndi di ndu na ndi nwuru anwu ikpe. 
Ekwem na Mmuo Nso, 
na Nzuko ke Katouk, 
na na ndu ebigh ebi. Amen.


Ekwem na Chineke / Apostles' Creed / Credo

(Version B)

Ekwem na Chineke, bú Nna, Nke puru ime ihe nile, Onye kere elu-igwe na uwa. 
Ekwem na Jisus Kraist nání otù Okpara-Ya, bú Onye-nwe-ayi, 
Onye aturu ime site n'ike Mọ Nsọ; 
Nwa-abọghọ nāmagh nwoke, bú Meri, muru Ya, 
Ọ huru ahuhu n'ubọchi Pọntiọs Pailet, 
Akpọgidere Ya n'obe, Ọ nwua, elie Ya, 
Ọ ridara n'ala-mọ; 
N'ubọchi nke-atọ O si-kwa-ra na ndi nwuru anwu bilie ọzọ, 
Ọ rigoro n'elu-igwe, 
Ọ nānọdu n'aka-nri Chineke, bú Nna, Nke puru ime ihe nile: 
N'ebe ahu ka O gēsi bia ikpe ndi di ndu na ndi nwuru anwu. 
Ekwem na Mọ Nsọ; 
Na Nzukọ Katolik nke di nsọ; 
Na nmekọ nke Ndi Nsọ; 
Na Nbaghara nmehie; 
Na Nbilite-n'ọnwu nke aru, 
Na ndu ebigh-ebi. Amen.


Ekwem Na Chukwu / Apostles' Creed / Credo

(Version F)


Ekwem na chukwu, nna onye pulu ime ife nine, 
onye kelu enuigwe na ani, 
nya na Jesu Kristi, so ofu nwa ya eze anyi, 
onye atulu ime ya site nike nke muo nso, 
amua ya na Virgin Maria, 
ota afufu n’oge nke Pontus Pilate akpodo ya n’obe, 
O nwua, 
enie ya ozida na muo, 
olu na mbosi nke ito osikwa na ndi nwuluanwu puta, 
orogo na enu igwe, 
onodu naka nni chukwunna onye pulu ife nine. 
Ne ebe afu ka ogesibia, 
ge kpe ndi di ndu na ndi nwulu anwu ikpe. 
Ekwem na muo-nso, 
na nzuko nso katolik na mmeko nke ndi nso 
na mgbaghalu nke njo, 
na mbinite 
na onwu nke aru 
na ndu ebebe. Amen.



Nna Anyi / Our Father / Pater Noster
Nna Anyi no ne elu igwe,
otito diri Aha Gi. Ka ochichi Gi bia. Ka emee uche gin a uwa. Etu esi eme ya na elu igwe. Nye anyi nri taa. Nri nke ubochi anyi. Gbaghara anyi mmehie anyi etu anyi si gbaghara ndi mehere anyi. Etinye kwala anyi na ihe onwunwo ma zoputa anyi na ajo ihe. Amen.

Nna-ayi / Our Father / Pater Noster

(Version B)


Nna-ayi, Nke bi n'elu-igwe, 
Ka Aha-Gi di nsọ. 
Ka ala-eze-Gi bia. 
Ka eme ihe I nāchọ, dika (esi eme ya) n'elu-igwe,
(ka eme kwa ya) otú ahu n'uwa. 
Nye ayi nri ta nke gēzuru ayi n'ubọchi ta. 
Baghara ayi ihe ọjọ nile ayi mere, 
Otú ayi onwe-ayi si baghara ndi mere ayi ihe ọjọ, 
Edubala ayi nime ọnwunwa: 
Ma dọputa ayi n'aka ajọ ihe. Amen.


Nna Anyi / Our Father / Pater Noster (Southern Igbo Version)

Nna anyi nke bi n'elu-igwe, 
Ka e doo aha gi nsọ. 
Ka Ala-eze gị bia. 
Ka e mee uche gi n'ụwa, 
Dika e si eme ya n'elu-igwe, 
Nye anyi nri ta a nke ga-ezuru anyị ụbọchị ta a. 
Gbaghara anyi mmehie anyi 
Dika anyị si gbaghara ndi mehiere anyị. 
Edubala anyị nime ọnwụnwa 
Kama zọputa anyi n'aka ajọ ihe. Amen.
Nna Anyi / Our Father / Pater Noster (Southern Igbo Version)

(according to the Gospel of Saint Matthew 6:9-13)

Nna anyị nke bi n'eluigwe, 
Ka e doo aha gị nsọ. 
Ka alaeze gị bịa. 
Ka e mee uche gị n'ụwa, 
Dị ka e si eme ya n'eluigwe. 
Nye anyị nri nke ụbọchị taa. 
Gbaghara anyị mmehie anyị, 
Dị ka anyị si agbaghara ndị na-emehie megide anyị. 
Edubala anyị n'ime ọnwụnwa, 
Kama zọpụta anyị site n'ọnwụnwa nke onye iro. Amin.

Nna Anyi / Our Father / Pater Noster (Version C)

Nna anyi no n'eluigwe. 
Ka otito diri aha gi. 
Ka ochichi gi bia: 
ka e mee uche gi n uwa ka e si eme ya n'eluigwe. 
Nye anyi nri tata nri nke ubochi anyi. 
Gbaghara anyi mmehie anyi ga dika anyi si 
gbaghara ndi mehiere anyi. 
E kwena ka anyi kwenye na nlanye, 
ma zoputa anyi n'ajo ihe. Amen.

Nna Anyi / Our Father / Pater Noster (Version D)

Nna anyi no na eligwe. 
Ko otito diri aha gi. 
Ka ochichi gi bia ka eme uche gi n'uwa, 
di ka esi eme ya n'eluigwe. 
Nye anyi nri tata. 
Nri nke ubosi anyi gbaghara anyi nmeghe anyi, 
dika anyi siri gbaghara ndi meghere anyi. 
Ekwena ka anyi kwenye nara nye, 
ma zoputa anyi na ajo ihe nile. Amen.



Nna Anyi / Our Father / Pater Noster (Version E)

Nna anyi nke bi n’elu-igwe. 
Ka e doo aha gi nso, 
Ka Ala-eze gi bia, 
ka e mee ucne gi n’uwa, 
Dika e si eme ya n’elu-igwe. 
Nye anyi nri ta a nke gaezuru anyi ubochi ta a. 
Gbaghara anyi mmehie anyi 
Dika anyi si gbahara ndi mehiere anyi. 
Edubala anyi n’ime onwunwas, 
Kama zoputa anyi n’aka ajo ihe. Amen.

Nna Anyi / Our Father / Pater Noster (Version F)

Nna anyi no enuigwe, ka otito dili afa gi, 
ka ochichi gi bia, 
ka eme uche gi nu uwa, 
di ka esi eme ya na enuigwe 
Nye anyi tata, nni nke ubosi anyi, 
gbaghalu anyi mmefie anya, 
dika anyi si gbaghalu ndi mefielu anyi, 
ekwena ka anyi kwenye na nlanye, 
ma zoputa anyi na ajo ife. Amen.

Nna Anyi / Our Father / Pater Noster (Version G)

Nna anyi no n’eni-igwe, 
ka otito diri afa Gi 
Ka eme uche Gi n’uwa, 
di ka esi eme ya n’enigwe 
Nye anyi tata, nri nke ubosi anyi 
Gbaghala anyi mmehie anyi 
Di ka anyi si gbaghala ndi mehere anyi 
Ekwena ka-anyi kwenye na nlanye 
Ma zoputa anyi na ajo ihe nile. Amen.


Ekele Maria / Hail Mary / Ave Maria
Ekele Maria, Ijuputa na grasia. Oseburu uwa nonyere gi idi ngozi na etiti ikporo nile. Odiazi ngozi bun w afo gi bu Jesu. Maria di aso nne Ake Chukwu yowara anyi bu ndi njo ayiyo ugbua na oge onwu anyi. Amen.

Another version of
Ekene Maria / Hail Mary / Ave Maria

Ekene Maria, jupete na gracia, Osebuluwa nonyelu ngi. Idid Ngozi na etiti umu uwanyi nine. Odi azi ngozi bu nwa afo gi bu Jesu.
Maria di aso, nne nke Chukwu, yo-ba-lu anyi bu ndi njo ayi yo, kita, na ekpo nine.  Amen.

Ekene Maria / Hail Mary / Ave Maria (Southern Ibo Version)

Ekεnε Maria, juputalu na gratia, 
Osεbuluwa nɔnyεlu i, ngi. 
i de ngɔze na εtiti ikporo ninε, 
Ɔ deaze ngcze bө nwa afɔ i, bө Jεsu. 
Maria de asɔ, nnε nkε Cukwu, 
yɔbalu anyi bo ndi njɔ ayeyɔ, keta, 
na amani ɔnwө anyi. Amεn.

Ekenem-Maria / Hail Mary / Ave Maria (Western Ibo Version)

Ekenem-Maria, gratia ju-i obi Dinweni nonyel-i, 
I nwe ngozi kali ikporo-nine 
na ngozi dili nwa afo-i bu Jesu. 
Nso Maria Nne Ciuku, 
yo nyel'anyi bu ndi njo, kita, 
n'ubosi nke onwu anyi. 
Amen.


EKELE MARIA / Hail Mary / Ave Maria (Version C)

Ekele Maria, juputere na gratia. Oseburuwa nonyere gi: 
I di ngozi n'etiti ikporo nile: 
o diazi ngozi bu nwa afo gi bu Jesu. 
Maria di aso nne nke chukwu 
riowara anyi bu ndi njo aririo, kita 
n'oge onwu anyi. Amen.

Ekene Maria / Hail Mary / Ave Maria (Version D)

Ekene Maria, juputara na gracia, Oseburu uwa nonyere gi, 
idi ngozi na etiti ukporo nine, 
odiazi ngozi nwafo gi bu Jesu, 
Maria di aso, nne nke Chukwu, 
yobara anyi ndi njo ayiyo, kita, 
mana onwu anyi. Amen.

Ekene Marea / Hail Mary / Ave Maria (Version E)

Ekene Marea, juputalu na gratia, Osebuluwa nanyelu i, 
i de ngaze na gtiti ikporo nine, 
O deaze ngcze bo nwa afc i, be Jesu. 
Marea de asc, nne nke Cukwu 
yebalu anyi bo ndi nje, ayeyc, keta 
na amani enwe anyi. Amen.

Ekene Marea / Hail Mary / Ave Maria (Version F)

Ekene Maria, ijuputalu na grasia, 
osebuluwa nonyelu gi, 
idi ngozi na etiti ikporo nine, 
odiazi ngozi bu nwa afo gi bu Jusu. 
Maria di aso, nna nke chukwu, 
yobalu anyi bu ndi njo ayiyo, kita 
na amni onwu anyi. Amen.

Ekele Maria / Hail Mary / Ave Maria (Version G)

Ekele Maria, Ijuputara na gracia. 
Oseburu uwa nonyere gi idi ngozi na etiti ikporo nile. 
Odiazi ngozi bu nwafo-gi bu Jesu. 
Maria di aso Nne Nke Chukwu 
yowara anyi bu ndi njo ayiyo ugbua 
na oge onwu anyi. Amen.

Ekene Maria / Hail Mary / Ave Maria (Version H)

Ekene Maria, juputara na gracia, 
Osebuluwa nonyelu ngi. Idi Ngozi na etiti umu nwanyi nine. 
Odi azi ngozi bu nwa afo gi bu Jesu. Maria di aso, 
Nne nke Chukwu, yo-ba-lu anyi bu ndi njo ayiyo, kita, 
na mgbe onwu anyi.  Amen.

Otito Diri Nna /  Glory Be To The Father / Gloria Patri
Otito diri Nna, na Nwa, na Muo Nso. Out odi na izizi, na kita, na mgbr nine na uwa ebebe. Amen.

OTITO DIRI NNA / Glory be to the Father / Gloria Patri (Version C)

Otito diri Nna, na Nwa, na Muo Nso. 
Otu o diri n'izizi, na kita, 
na ekpo nile na uwa ebebe. Amen.

OTITO DIRI NNA / Glory be to the Father / Gloria Patri (Version D)

Otito diri gi Nna, na Nwa, na Muo Nso, 
otu odi na izizi makita, 
nekpo nine na uwa ebebe. Amen.

OTITO DILI NNA / Glory be to the Father / Gloria Patri (Version F)

Otito dili Nna, Na Nwa, na Muonso. 
Etu odi na isisi na Kita , na ekpo nine, na ndu ebebe. Amen.

OTITO DIRI NNA / Glory be to the Father / Gloria Patri (Version G)

Otito diri Nna, na Nwa, na Muo Nso,
Otu odi na izizi, kita, na mgbe nine na uwa ebebe. Amen.


O Jesu /  Fatima Prayer / O My Jesus
O Jesu gbahara anyi njo anyi. Zoputa anyi na oku mmuo. Duba mkpuru obi nile na eluigwe kachakwa ndi choro obi ebere Gi.


The Mysteries of the Holy Rosary
Ihe omimi nke anuri /
The Joyful Mysteries
Nke mbu: Mmuo oma abia kwute Virgin Maria
Nke abuo: Virgin Maria ejee leta Elizabeth
Nke ato: Amuo Jesu na Bethlehem
Nke ano: Ekute Jesu na ulo Uka
Nke ise: Ahu Jesu na temple

Omimi nke ife / The Luminous Mysteries
Nke mbu: Emee Jesu mmiri Chukwu
Nke abuo: Jesu emee mri owuo mmanyi
Nke ato: Jesu ekwu saw a ozi oma
Nke ano: Jesu emu gha na elu ugwu
Nke ise: Jesu edo Eucharistia di ngozi

Ihie omimi nke ahuhu / The 
Sorrowful Mysteries
Nke mbu: Ahuhu Jesu tara na ogige Gethsamane
Nke abuo: Etie Jesu ihie na ogidi okwute
Nke ato: Ekpuwe Jesu okpu ogwu
Nke ano: Ibu obe Jesu buru
Nke ise: Akpogbuo Jesu na obe

Ihe omimi nke otito /
The Glorious Mysteries
Nke mbu: Jesu ebilite na onwu
Nke abuo: Jesu arigoro na eligwe
Nke ato: Mmuo Nso abia kwasi ndi apostle
Nke ano: Ebugo ahu Virgin Maria na eluigwe
Nke ise: Echie Virgin Maria ezenwanyi nke eluigwe


Nunc Dimittis (Versions B and C)

Luke 2:29-32

Onye-nwem, ubu a ka I nārapu orù-Gi ká ọ | la n'u|do: dika | okwu|-Gi si di.

N'ihi na ànyam | ahu|wo ; nzọ| — — |puta|-Gi,

Nké I | dozi|ri: n'í|ru ndi | ni—|le;

Ìhè agēkpughere mba ní|le ọ|zọ: na ébu|be ndi|-Gi, bu | Israel.

Otuto diri Nná, | na Ọkpa|ra: ná | — — | Mọ — | Nsọ,

Otu ọ diri na mbu, ọ di ubu a, ọ gọdígi|de o|tu a: we rue n'úwa | ebigh-e|bi. A|men.


Magnificat (Versions B and C)

Nkpuru-obim nēme ká Onye-nwe|-ayi di | uku: ọ nātọ kwa mọm utọ nke-uku na Chinéke, bu | Onye | -nzọpu |tam.

N'ihi na Ọ lere ọnọ|du di | ala: nke | orù|-Ya nwa|yi.

N'ihi na lé, si|te n'u|bu a: ọbọ nile gākpọm | onye ngọzi di|ri.

N'ihi na Onye di ike emewom ihe úku | di iche | iche: Ahá|-Ya — | di kwa | nsọ.

Ebere-Ya di-kwa-ra ndi nátu | egwu | Ya: rué | ọbọ | na ọ|bọ.

Ọ werewo ogwe-áka-Ya | gosi i|ke: Ọ chusawo ndi-npako n'echì|chè nke | obi|-ha.

Ọ wedawo ndi di ike pua n'ó|che-eze|-ha: weli kwa elu ndi ọnọ|du-ha | di a|la.

Ọ werewo ezi ihe nile nyeju ndi águ nā|gu a|fọ: zipu kwa ndi-ọga|ranya | n'aka e|fu.

Ọ yeworo Israel nwa-Ya aka ka, Ọ we chéta| ebe|re: dika Ọ gwara nna-ayi-hà, n'ebe Abraham na nkpuru-ya nọ | rue mbe | ebigh-e|bi.

Otuto diri Nná, | na Ọkpa|ra: na | — — | Mọ — | Nsọ.

Otu ọ diri na mbu, ọ di ubu a, ọ gādígi|de o|tu a: we rue n'úwa | ebigh-e|bi. A|men.


Ka ndi mmuo ozi dulue gi na Paradise / May the Angels Lead You into Paradise


Ka ndi mmuo ozi dulue gi na Paradise; 
ka ndie gbulu maka Chineke zute gimgbe 
I na-abiawee dulue gi n’obodo nso afu, bu Jerusalem.

May the angels lead you into Paradise, that 
Martyrs welcome you as you draw near and 
lead you into Jerusalem, the heavenly city.


Ekpere nke Saint Chrysostom / A Prayer of Saint John Chrysostom (Version B)

Chineke Nke puru irne ihe nile, 

Onye nyeworo ayi amara ubu a ka ayi 
were otù obi bute aririọ-ayi n'iru Gi nọbọ; 
Gi Onye kwere si na mbe madu abua ma-ọbu 
atọ zukọworo n'aha-Gi I gānu aririọ-ha; 
Onye-nwe-ayi, mezue ọchichọ na 
aririọ nke ndi-orù-Gi ubu a, 
otú ọ gādichasiri ha ezi nma; 
nye ayi ọmuma nke ezi-okwu-Gi n'uwa nka, 
na ndu ebighhebi n'uwa nke nābia, Amen.

Oneyenweanyi mee ebele / Lord, Have Mercy


Onyenweanyi mee ebele. 
Onyenweanyi mee ebele. 
Kristi mee ebele. 
Kristi mee ebele. 
Onyenweanyi mee ebele. 
Onyenweanyi mee ebele.

Abali Nso / Silent Night / Stille Nacht
Abali Nso. Nke dikwa ju.
Mgbe uwa No n'ura.
Mary na Josef no nulo anu.
Neche nwa ohu ahuru n'anya.
No n'ura udo igwe.
No n'ura udo igwe.


Creative Commons License
The contents of this webpage are licensed under a Creative Commons Attribution 3.0 License.
Valid HTML 4.01 Transitional
(this is the bottom of page)